Habakọk 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Gịnị mere i ji hapụ ka a na-eme ndị mmadụ ka hà bụ azụ̀ dị n’oké osimiri? Gịnịkwa mere i ji hapụ ka a na-eme ha ka hà bụ ihe ndị na-arị arị* na-enweghị onye na-achị ha? Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:14 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 12
14 Gịnị mere i ji hapụ ka a na-eme ndị mmadụ ka hà bụ azụ̀ dị n’oké osimiri? Gịnịkwa mere i ji hapụ ka a na-eme ha ka hà bụ ihe ndị na-arị arị* na-enweghị onye na-achị ha?