Habakọk 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ ya mere ha ji achụrụ ụgbụ ha àjà,Na-achụkwara ụgbụ ha ji akụ azụ̀ àjà. N’ihi na ụgbụ ha na-eme ka òkè ha hie nne,*Na-emekwa ka nri ha na-edozi ahụ́.
16 Ọ bụ ya mere ha ji achụrụ ụgbụ ha àjà,Na-achụkwara ụgbụ ha ji akụ azụ̀ àjà. N’ihi na ụgbụ ha na-eme ka òkè ha hie nne,*Na-emekwa ka nri ha na-edozi ahụ́.