Habakọk 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ̀ bụ ya mere ha ga na-eji awụpụ ihe ndị dị n’ụgbụ ha?* Hà ga na-ala mba dị iche iche n’iyi n’emereghị ha ebere?+
17 Ọ̀ bụ ya mere ha ga na-eji awụpụ ihe ndị dị n’ụgbụ ha?* Hà ga na-ala mba dị iche iche n’iyi n’emereghị ha ebere?+