5 N’eziokwu, mmanya dị aghụghọ.
Ọ bụrụ na ọ na-egbu onye dị mpako, ihe agaghị agaziri onye ahụ.
Onye ahụ na-eme onwe ya ka agụụ na-agụ ya otú o si agụ ili.
Ọ dị ka ọnwụ, afọ anaghịkwa eju ya eju.
Ọ na-akpọkọta mba niile,
Na-akpọkọtakwara onwe ya ndị niile.+