Habakọk 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Olee uru arụsị a pịrị apị bara,Nke mere onye pịrị ya ji pịa ya? Olee uru arụsị a kpụrụ akpụ na ụgha ọ na-akụzi bara,N’agbanyeghị na onye kpụrụ ya tụkwasịrị ya obi,Onye mere chi ndị na-abaghị uru, ndị na-anaghị ekwu okwu?+
18 Olee uru arụsị a pịrị apị bara,Nke mere onye pịrị ya ji pịa ya? Olee uru arụsị a kpụrụ akpụ na ụgha ọ na-akụzi bara,N’agbanyeghị na onye kpụrụ ya tụkwasịrị ya obi,Onye mere chi ndị na-abaghị uru, ndị na-anaghị ekwu okwu?+