Habakọk 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova, anụla m akụkọ gbasara gị. Jehova, ihe i mere emenyela m ụjọ. Meekwa ya ọzọ n’oge anyị.* Mee ka a mara ya n’oge anyị.* N’oge ị ga-eme ka ọgba aghara dị, cheta mee ebere.+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:2 Mmezu Mkpughe, p. 108 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 20
2 Jehova, anụla m akụkọ gbasara gị. Jehova, ihe i mere emenyela m ụjọ. Meekwa ya ọzọ n’oge anyị.* Mee ka a mara ya n’oge anyị.* N’oge ị ga-eme ka ọgba aghara dị, cheta mee ebere.+