Habakọk 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O guzo otu ebe mee ka ụwa maa jijiji.+ Anya o lere mere ka mba niile jiri ụjọ malie elu.+ E tidara ugwu ukwu niile dịwara kemgbe ụwa. Ugwu nta niile dịwara kemgbe oge ochie dakwara.+ Otú a ka o si eme kemgbe ụwa. Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:6 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 102/1/2000, p. 21 Ụbọchị Jehova, p. 32 Mmezu Mkpughe, p. 108
6 O guzo otu ebe mee ka ụwa maa jijiji.+ Anya o lere mere ka mba niile jiri ụjọ malie elu.+ E tidara ugwu ukwu niile dịwara kemgbe ụwa. Ugwu nta niile dịwara kemgbe oge ochie dakwara.+ Otú a ka o si eme kemgbe ụwa.