Habakọk 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, ọ̀ bụ osimiri ka ị na-ewesa iwe? Ọ̀ bụ iyi ka ị na-ewesa iwe? Ka ọ̀ bụ oké osimiri ka ị na-ewesa ezigbo iwe+Mgbe ị nọ na-agba ịnyịnya gị?+ Ụgbọ ịnyịnya gị mere ka ndị gị merie.*+
8 Jehova, ọ̀ bụ osimiri ka ị na-ewesa iwe? Ọ̀ bụ iyi ka ị na-ewesa iwe? Ka ọ̀ bụ oké osimiri ka ị na-ewesa ezigbo iwe+Mgbe ị nọ na-agba ịnyịnya gị?+ Ụgbọ ịnyịnya gị mere ka ndị gị merie.*+