Habakọk 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ugwu dị iche iche hụrụ gị maa jijiji n’ihi ihe mgbu.+ Oké mmiri ozuzo gafere. Ogbu mmiri mere ka olu ya daa ụda.+ Ọ tụliri mmiri ya elu. Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:10 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 21-22 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 156-157
10 Ugwu dị iche iche hụrụ gị maa jijiji n’ihi ihe mgbu.+ Oké mmiri ozuzo gafere. Ogbu mmiri mere ka olu ya daa ụda.+ Ọ tụliri mmiri ya elu.