Habakọk 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I ji ezigbo iwe zọrọ ije gafere n’ụwa. I ji iwe zọgbuo mba niile.* Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:12 Mmezu Mkpughe, p. 108 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 22