Habakọk 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ị pụtara ka ị zọpụta ndị gị, ka ị zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi ụlọ onye ajọ omume. Ị kụturu ụlọ ahụ si na ntọala ya ruo n’elu ya.* (Sila) Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 102/1/2000, p. 22
13 Ị pụtara ka ị zọpụta ndị gị, ka ị zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi ụlọ onye ajọ omume. Ị kụturu ụlọ ahụ si na ntọala ya ruo n’elu ya.* (Sila)