Habakọk 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Amara m jijiji* mgbe m nụrụ ihe ndị a. Egbugbere ọnụ m mara jijiji mgbe m nụrụ ụda ya. Ọkpụkpụ m wee rewe ure.+ Ụkwụ m abụọ nọ na-ama jijiji. Ma m ga-anọrọ nwayọọ chere ụbọchị ahụhụ,+N’ihi na ọ bụ ụbọchị a ga-emesi ndị iro anyị ike. Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2018, p. 17 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 23-24
16 Amara m jijiji* mgbe m nụrụ ihe ndị a. Egbugbere ọnụ m mara jijiji mgbe m nụrụ ụda ya. Ọkpụkpụ m wee rewe ure.+ Ụkwụ m abụọ nọ na-ama jijiji. Ma m ga-anọrọ nwayọọ chere ụbọchị ahụhụ,+N’ihi na ọ bụ ụbọchị a ga-emesi ndị iro anyị ike.