-
Habakọk 3:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọ bụ eziokwu na osisi fig nwere ike ghara ịma ifuru,
Osisi vaịn nwekwara ike ghara ịmị mkpụrụ,
Ọ bụ eziokwu na osisi oliv nwere ike ghara ịmị mkpụrụ,
Ala nwekwara ike ghara imepụta nri ọ bụla,
Ọ bụ eziokwu na ìgwè ewu na atụrụ ndị nọ n’ogige ha nwere ike nwụchaa,
E nwekwara ike a gaghị enwe ìgwè ehi n’ogige ha,
-