Zefanaya 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-ekpochapụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ihe ndị dị n’eluigwe* isiala,+Nakwa ndị na-akpọrọ Jehova isiala, na-ekwe ya nkwa na ha agaghị ahapụ ya,+Ma, ha ana-ekwekwa Malkam nkwa na ha agaghị ahapụ ya.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 12-133/1/1996, p. 9, 13
5 M ga-ekpochapụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ihe ndị dị n’eluigwe* isiala,+Nakwa ndị na-akpọrọ Jehova isiala, na-ekwe ya nkwa na ha agaghị ahapụ ya,+Ma, ha ana-ekwekwa Malkam nkwa na ha agaghị ahapụ ya.+