Zefanaya 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ,A ga-anụ mkpu ákwá n’Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀,+Nụkwa ákwá a na-ebesi ike n’ebe ọhụrụ ndị mmadụ bi n’obodo a,+Nụkwa ụda ihe ndị a na-akụpịasị n’ugwu. Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:10 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 143/1/1996, p. 10-11
10 Jehova kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ,A ga-anụ mkpu ákwá n’Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀,+Nụkwa ákwá a na-ebesi ike n’ebe ọhụrụ ndị mmadụ bi n’obodo a,+Nụkwa ụda ihe ndị a na-akụpịasị n’ugwu.