Zefanaya 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, bibiekwa ụlọ ha.+ Ha ga-arụ ụlọ, ma ha agaghị ebi na ya. Ha ga-akọkwa ubi vaịn, ma ha agaghị aṅụ mmanya si na ya.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:13 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 14-153/1/1996, p. 9, 16-17
13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, bibiekwa ụlọ ha.+ Ha ga-arụ ụlọ, ma ha agaghị ebi na ya. Ha ga-akọkwa ubi vaịn, ma ha agaghị aṅụ mmanya si na ya.+