Zefanaya 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Oké ụbọchị Jehova dị nso.+ Ọ dị nso. O jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda a ga na-anụ n’ụbọchị Jehova ga-adị egwu.+ Onye agha ga-eti mkpu ákwá n’ụbọchị ahụ.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:14 Ụlọ Nche,12/15/2007, p. 1112/15/2006, p. 152/15/2001, p. 153/1/1996, p. 8, 10
14 Oké ụbọchị Jehova dị nso.+ Ọ dị nso. O jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda a ga na-anụ n’ụbọchị Jehova ga-adị egwu.+ Onye agha ga-eti mkpu ákwá n’ụbọchị ahụ.+