Zefanaya 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị azọpụtali ha n’ụbọchị oké iwe Jehova.+ N’ihi na iwe ya dị ka ọkụ nke ga-erepịa ụwa niile,+Maka na ọ ga-ekpochapụ ndị niile bi n’ụwa. Otú ọ ga-esi ekpochapụ ha ga-adịkwa egwu.”+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 16-173/1/1996, p. 14
18 Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị azọpụtali ha n’ụbọchị oké iwe Jehova.+ N’ihi na iwe ya dị ka ọkụ nke ga-erepịa ụwa niile,+Maka na ọ ga-ekpochapụ ndị niile bi n’ụwa. Otú ọ ga-esi ekpochapụ ha ga-adịkwa egwu.”+