Zefanaya 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ìgwè anụmanụ, ya bụ, ụdị anụ ọhịa niile,* ga-amakpu na ya. Ma okwolo ma ebi ogwu ga na-alakpu n’isi ogidi ya ndị dara ada. A ga na-anụ ubé nnụnụ na windo ya.* Chineke ga-ala ụzọ e si abata ya n’iyi,N’ihi na ọ ga-ewepụsị osisi sida e ji kụchie ya. Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:14 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 11
14 Ìgwè anụmanụ, ya bụ, ụdị anụ ọhịa niile,* ga-amakpu na ya. Ma okwolo ma ebi ogwu ga na-alakpu n’isi ogidi ya ndị dara ada. A ga na-anụ ubé nnụnụ na windo ya.* Chineke ga-ala ụzọ e si abata ya n’iyi,N’ihi na ọ ga-ewepụsị osisi sida e ji kụchie ya.