Zefanaya 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Obodo a bụ obodo dị mpako, nke obi rukwara ala,Nke nọ na-asị n’obi ya, ‘Anọ m ya. O nweghị onye ọzọ nọnụ.’ Ma, ọ ghọọla ebe a jụrụ ajụ,Ebe anụ ọhịa na-amakpu. Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-afụ mkpọrọhịhị, gbaakwa n’aka.”+
15 Obodo a bụ obodo dị mpako, nke obi rukwara ala,Nke nọ na-asị n’obi ya, ‘Anọ m ya. O nweghị onye ọzọ nọnụ.’ Ma, ọ ghọọla ebe a jụrụ ajụ,Ebe anụ ọhịa na-amakpu. Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-afụ mkpọrọhịhị, gbaakwa n’aka.”+