Zefanaya 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova bụ onye ezi omume, nọrọkwa n’obodo ahụ.+ Ọ naghị eme ihe ọjọọ ọ bụla. N’ụtụtụ ọ bụla, ọ na-eme ka a mara ikpe ziri ezi ọ na-ekpe.+ Ọ naghị ahapụ ime ya otú ahụ chi na-anaghị ahapụ ịbọ. Ma ihere anaghị eme onye ajọ omume.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:5 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 22
5 Jehova bụ onye ezi omume, nọrọkwa n’obodo ahụ.+ Ọ naghị eme ihe ọjọọ ọ bụla. N’ụtụtụ ọ bụla, ọ na-eme ka a mara ikpe ziri ezi ọ na-ekpe.+ Ọ naghị ahapụ ime ya otú ahụ chi na-anaghị ahapụ ịbọ. Ma ihere anaghị eme onye ajọ omume.+