Zefanaya 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ụbọchị ahụ, a gaghị emenye gị ihereN’ihi isi niile i nupụụrụ m,+Maka na ọ bụ mgbe ahụ ka m ga-esi n’ime gị wepụ ndị gị dị mpako. Ị gaghịzi adị mpako n’ugwu m dị nsọ.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:11 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 24
11 N’ụbọchị ahụ, a gaghị emenye gị ihereN’ihi isi niile i nupụụrụ m,+Maka na ọ bụ mgbe ahụ ka m ga-esi n’ime gị wepụ ndị gị dị mpako. Ị gaghịzi adị mpako n’ugwu m dị nsọ.+