Zefanaya 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị bi na Zayọn,* tienụ mkpu ọṅụ. Ndị Izrel, tienụ mkpu aṅụrị.+ Ndị bi na Jeruselem,* jirinụ obi unu niile ṅụrịa ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:14 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 24
14 Ndị bi na Zayọn,* tienụ mkpu ọṅụ. Ndị Izrel, tienụ mkpu aṅụrị.+ Ndị bi na Jeruselem,* jirinụ obi unu niile ṅụrịa ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ.+