Zefanaya 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ụbọchị ahụ, a ga-asị Jeruselem: “Zayọn, unu atụla egwu.+ Unu adakwala mbà.* Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Ụlọ Nche,3/1/1996, p. 16-18