Zefanaya 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu.+ Ọ bụ Dike, ọ ga-azọpụtakwa unu. Ọ ga-aṅụrị ezigbo ọṅụ n’ihi unu.+ Afọ ga-eju ya maka na ọ hụrụ unu n’anya. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ n’ihi unu. Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:17 Ụlọ Nche,1/15/2011, p. 52/15/2001, p. 263/1/1996, p. 16, 17-18
17 Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu.+ Ọ bụ Dike, ọ ga-azọpụtakwa unu. Ọ ga-aṅụrị ezigbo ọṅụ n’ihi unu.+ Afọ ga-eju ya maka na ọ hụrụ unu n’anya. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ n’ihi unu.