Hagaị 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M nọkwa na-eme ka ala na ugwu kpọọ nkụ, nke mere ka ọka,* mmanya ọhụrụ, mmanụ, na ihe ala na-epupụta kọọ ụkọ. Unu na anụ ụlọ na-ata ahụhụ, unu na-arụgbukwa onwe unu n’ọrụ n’efu.’”
11 M nọkwa na-eme ka ala na ugwu kpọọ nkụ, nke mere ka ọka,* mmanya ọhụrụ, mmanụ, na ihe ala na-epupụta kọọ ụkọ. Unu na anụ ụlọ na-ata ahụhụ, unu na-arụgbukwa onwe unu n’ọrụ n’efu.’”