12 Zerubabel+ nwa Shieltiel+ na nnukwu onye nchụàjà bụ́ Joshụa nwa Jehozadak,+ na ndị Izrel ndị ọzọ, gere ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke ha, geekwa ntị n’ihe Hagaị onye amụma na-ekwu, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke ha zitere ya. Ha wee malite ịtụ egwu Jehova.