-
Hagaị 2:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 “Ọ bụrụ na mmadụ eburu anụ dị nsọ n’uwe ya, uwe ya ewee metụ achịcha ma ọ bụ ofe ma ọ bụ mmanya ma ọ bụ mmanụ ma ọ bụ ụdị nri ọ bụla, ọ̀ ga-eme ka ihe ahụ o metụrụ dị nsọ?”’”
Ndị nchụàjà zara, sị: “Mba.”
-