16 olee otú ihe dị mgbe ahụ? Mmadụ bịa n’ebe e kposara ọka, na-atụ anya na ọka ahụ ga-eju akpa iri abụọ, ọ na-eju naanị akpa iri. Mmadụ bịa n’olulu a na-azọchapụta mmanya ka o kuru mmanya ga-eju ite iri ise n’ebe mmanya na-agbanye, ọ na-eju naanị ite iri abụọ.+