Zekaraya 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 N’ọnwa nke asatọ, n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Darayọs,+ Jehova gwara onye amụma bụ́ Zekaraya*+ nwa Berekaya nwa Ido, sị:
1 N’ọnwa nke asatọ, n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Darayọs,+ Jehova gwara onye amụma bụ́ Zekaraya*+ nwa Berekaya nwa Ido, sị: