Zekaraya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Gwa ha na ọ bụ ihe a ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: ‘Abụ m Jehova nke ụsụụ ndị agha. Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwutekwa unu.’+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-agwa unu ihe a.”
3 “Gwa ha na ọ bụ ihe a ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: ‘Abụ m Jehova nke ụsụụ ndị agha. Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwutekwa unu.’+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-agwa unu ihe a.”