Zekaraya 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Jehova kwuru, sị: ‘Unu emela ka nna unu hà na ndị nna nna unu, ndị ndị amụma oge mbụ gwara, sị: “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Biko, hapụnụ ụzọ ọjọọ unu na omume ọjọọ unu.’”’*+ “‘Ma ha egeghị ntị, ha aṅaghịkwa m ntị.’+
4 “Jehova kwuru, sị: ‘Unu emela ka nna unu hà na ndị nna nna unu, ndị ndị amụma oge mbụ gwara, sị: “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Biko, hapụnụ ụzọ ọjọọ unu na omume ọjọọ unu.’”’*+ “‘Ma ha egeghị ntị, ha aṅaghịkwa m ntị.’+