6 Ma, ọ̀ bụ na ihe m gwara ndị amụma, bụ́ ndị ohu m, ka ha gwa nna unu hà na ndị nna nna unu emezughị n’isi ha mgbe ha nupụụrụ iwu m isi?’+ Ha wee lọghachikwute m ma sị: ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha emeela anyị ihe o kwuru ọ ga-eme anyị n’ihi omume anyị na ụzọ anyị.’”+