Zekaraya 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa nke iri na otu, ya bụ, n’ọnwa Shibat,* n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Darayọs,+ Jehova gwara onye amụma bụ́ Zekaraya nwa Berekaya nwa Ido okwu. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:7 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1903, 1988
7 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa nke iri na otu, ya bụ, n’ọnwa Shibat,* n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Darayọs,+ Jehova gwara onye amụma bụ́ Zekaraya nwa Berekaya nwa Ido okwu.