Zekaraya 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha gwara mmụọ ozi Jehova nke kwụ otu ebe n’ebe ahụ e nwere osisi metụl, sị: “Anyị agagharịala n’ụwa. Lee, ụwa niile dị jụụ, e nweghịkwa nsogbu na ya.”+
11 Ha gwara mmụọ ozi Jehova nke kwụ otu ebe n’ebe ahụ e nwere osisi metụl, sị: “Anyị agagharịala n’ụwa. Lee, ụwa niile dị jụụ, e nweghịkwa nsogbu na ya.”+