Zekaraya 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mmụọ ozi Jehova wee sị: “Jehova nke ụsụụ ndị agha, olee mgbe ị ga-anọru tupu gị emeere Jeruselem na obodo ndị dị na Juda ebere,+ bụ́ ndị ị na-ewesa iwe kemgbe afọ iri asaa a?”+
12 Mmụọ ozi Jehova wee sị: “Jehova nke ụsụụ ndị agha, olee mgbe ị ga-anọru tupu gị emeere Jeruselem na obodo ndị dị na Juda ebere,+ bụ́ ndị ị na-ewesa iwe kemgbe afọ iri asaa a?”+