Zekaraya 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mmụọ ozi ahụ nke nọ na-agwa m okwu sịrị m: “Jiri olu dara ụda kwuo, sị, ‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ihe gbasara Jeruselem na Zayọn na-anụsi m ọkụ n’obi ike.+
14 Mmụọ ozi ahụ nke nọ na-agwa m okwu sịrị m: “Jiri olu dara ụda kwuo, sị, ‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ihe gbasara Jeruselem na Zayọn na-anụsi m ọkụ n’obi ike.+