Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M na-ewesa mba ndị chere na e nweghị ihe ọ bụla ga-eme ha oké iwe.+ M wesatụrụ ndị m iwe,+ ma mba ndị ahụ mere ka ọdachi dakwasịrị ha ka njọ.”’+
15 M na-ewesa mba ndị chere na e nweghị ihe ọ bụla ga-eme ha oké iwe.+ M wesatụrụ ndị m iwe,+ ma mba ndị ahụ mere ka ọdachi dakwasịrị ha ka njọ.”’+