-
Zekaraya 1:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 M jụrụ, sị: “Gịnị ka ndị a na-abịa ime?”
Ọ sịrị: “Ndị a bụ mpi ndị chụsasịrị Juda nke na o nweghị onye welitere isi elu. Ndị nke ọzọ a ga-abịa ka ha menye ha ụjọ, ka ha kụjisie mpi mba ndị sọrọ ala Juda mpi iji chụsasịa ya.”
-