Zekaraya 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O wee sị ya: “Gbaga ebe ahụ, gwa nwa okorobịa ahụ, sị, ‘“A ga-ebi na Jeruselem+ otú e si ebi n’ime obodo na-enweghị mgbidi n’ihi na ndị mmadụ na anụ ụlọ niile nọ n’ime ya ga-adị ọtụtụ.+
4 O wee sị ya: “Gbaga ebe ahụ, gwa nwa okorobịa ahụ, sị, ‘“A ga-ebi na Jeruselem+ otú e si ebi n’ime obodo na-enweghị mgbidi n’ihi na ndị mmadụ na anụ ụlọ niile nọ n’ime ya ga-adị ọtụtụ.+