Zekaraya 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova kwuru, sị, “Bịanụ! Bịanụ! Sinụ n’ala dị n’ebe ugwu gbapụ,+ N’ihi na m chụsasịrị unu n’ebe niile.”*+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.
6 Jehova kwuru, sị, “Bịanụ! Bịanụ! Sinụ n’ala dị n’ebe ugwu gbapụ,+ N’ihi na m chụsasịrị unu n’ebe niile.”*+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.