Zekaraya 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ugbu a, m ga-eweli aka m mesie ha ike, ndị ohu ha ga-ebukọrọkwa ihe ha.’+ Unu ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m.”
9 N’ihi na ugbu a, m ga-eweli aka m mesie ha ike, ndị ohu ha ga-ebukọrọkwa ihe ha.’+ Unu ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m.”