Zekaraya 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọtụtụ mba ga-esonyere Jehova n’ụbọchị ahụ,+ ha ga-aghọkwa ndị m. M ga-ebikwa n’ime gị.” Ị ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute gị. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ụlọ Nche,3/15/2010, p. 27-28 Ụbọchị Jehova, p. 144, 176
11 Ọtụtụ mba ga-esonyere Jehova n’ụbọchị ahụ,+ ha ga-aghọkwa ndị m. M ga-ebikwa n’ime gị.” Ị ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute gị.