Zekaraya 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mmadụ* niile, nọrọnụ jụụ n’ihu Jehova, n’ihi na o si n’ebe obibi ya dị nsọ na-abịa ka o mee ihe.