Zekaraya 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mmụọ ozi Jehova wee sị Setan: “Ka Jehova baara gị mba, Setan.+ Ka Jehova, onye họọrọ Jeruselem,+ baara gị mba! Ọ̀ bụ na onye a abụghị nkụ ka na-enwu enwu a lọpụtara n’ọkụ?”
2 Mmụọ ozi Jehova wee sị Setan: “Ka Jehova baara gị mba, Setan.+ Ka Jehova, onye họọrọ Jeruselem,+ baara gị mba! Ọ̀ bụ na onye a abụghị nkụ ka na-enwu enwu a lọpụtara n’ọkụ?”