Zekaraya 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M wee sị: “Keenụ ya ákwà dị ọcha n’isi.”+ Ha wee kee ya ákwà dị ọcha n’isi, yiwekwa ya uwe; mmụọ ozi Jehova guzokwa n’akụkụ.
5 M wee sị: “Keenụ ya ákwà dị ọcha n’isi.”+ Ha wee kee ya ákwà dị ọcha n’isi, yiwekwa ya uwe; mmụọ ozi Jehova guzokwa n’akụkụ.