Zekaraya 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘N’ụbọchị ahụ, onye ọ bụla n’ime unu ga-akpọ onye agbata obi ya ka ọ bịa n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya.’+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.”
10 “‘N’ụbọchị ahụ, onye ọ bụla n’ime unu ga-akpọ onye agbata obi ya ka ọ bịa n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya.’+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.”