Zekaraya 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mmụọ ozi ahụ jụrụ m, sị: “Gịnị ka ị na-ahụ?” M zara, sị: “M na-ahụ akwụkwọ mpịakọta na-efe efe. Ọ dị kubit* iri abụọ n’ogologo, dịkwa kubit iri n’obosara.” Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 22
2 Mmụọ ozi ahụ jụrụ m, sị: “Gịnị ka ị na-ahụ?” M zara, sị: “M na-ahụ akwụkwọ mpịakọta na-efe efe. Ọ dị kubit* iri abụọ n’ogologo, dịkwa kubit iri n’obosara.”