-
Zekaraya 5:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘Ezipụla m ya. Ọ ga-abanye n’ụlọ onye ohi nakwa n’ụlọ onye ji aha m aṅụ iyi ụgha. Ọ ga-anọgide n’ime ụlọ ahụ ma bibie ya na osisi ya nakwa nkume ya.’”
-