Zekaraya 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee sị: “Ihe a bụ Ajọ Omume.” O nubaghachiri ya n’ime ihe ahụ e ji atụ̀ ihe, buruzie okwuchi ahụ e ji nkume led* rụọ kwuchie ọnụ ya. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 24
8 O wee sị: “Ihe a bụ Ajọ Omume.” O nubaghachiri ya n’ime ihe ahụ e ji atụ̀ ihe, buruzie okwuchi ahụ e ji nkume led* rụọ kwuchie ọnụ ya.